BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Vidio
Isi akụkọ
Uzodimma, Kalu, Okowa na ndị ọzọ meriri maọbụ daa ntuliaka ime ụlọ APC maka Ụlọomeiwu Sinetị
Akụkọ maka etu ntuliaka imeụlọ APC si tinye ndị gọvanọ, ndị chịburu na ndị nọ n'ọkwa Sinetọ n'asọmpi onye ga-eje Abuja
Amerịka amachiela njem dịka nwaafọ ha butere Ebola
Mba Amerịka adọọla ụmụamaala ha aka na ndị ka ha ghara ime njem gaa ụfọdụ obodo n'Afrịka ebe e nwere ntịwapụ ọrịa Ebola.
Ụlọikpe enyela Justice Chidiebere Crack ntọhapụ beelụ nde naịra ise
Ụlọikpe enyela Justice Chidiebere Crack ntọhapụ beelụ
E gburu otu n'ime ndị nkuzi a tọrọ n'ụlọakwụkwọ - Gọvanọ Oyo steeti
Akụkọ ụlọmgbasa ozi mpaghara na-ekwu na a tọọrọ opekatampe, ụmụaka ruru iri anọ na ise na ndị nkuzi site na ụlọakwụkwọ atọ dị iche iche.
Ụlọikpe enyela El Rufaị ntọhapụ beelụ nde naịra 100 n'ebubo imebi iwu nchekwa mba
Nasir El-Rufai bụ onye kwetara na telivishọn mba na ọ na-egere ekwentị nke onye ndụmọdụ nchekwa Naịjirịa bụ Mallam Nuhu Ribadu, ka ụlọọrụ DSS boro ebubo imebi iwu nchekwa mba.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Mee 19, 2026, Duration 1,05
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tuzde 19 Mee, 2026.
Mwakpo Amerịka mere na Naịjirịa: Tinubu, ndịagha Naịjirịa etoola ndịagha Amerịka maka enyemaka ha
N'ozi o wepụtara n'ụbọchị Satọde 16 Mee 2026, Tinubu kwuru na e lekwasịrị anya n'ụlọ Abu-Bilal Al-Manuki dị na mpaghara Lake Chad mee mwakpo ahụ.
Eziobodo: Ihe anyị ma maka mwakpo a sị ndị ọchịehi mere n'Imo steeti
Ndị a na-enyo na ha bụ ndị ọchịehi wakporo obodo Eziobodo dị n'Imo steeti gbuo mmadụ amabeghị ọnụ ọgụgụ ya, merụọ ụfọdu ahụ ma tọrọ ufodụ.
Ndị uweojii Imo emechiela Tiger Base wepụta otu ọhụrụ
Ndị uweojii Imo Steeti enyela ọsịsa banyere ebubo a na-ebu ndị ọrụ ha na ngalaba Tiger base dị n'Owerri.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.














































